Exodus 24:1

Mmesi ike nke ọgbụgba ndụ ahụ

1Ọ gwara Mosis sị, “Rigokwute Onyenwe anyị, gị na Erọn, na Nadab, na Abihu, na mmadụ iri asaa site na ndị okenye Izrel. Ma unu ga-efe ofufe site nʼebe dị anya.
Copyright information for IboBIU